Non ti piace? Non importa! Puoi restituire gli articoli fino a 30 giorni
Non puoi sbagliarti con un buono regalo. Con il buono regalo, il destinatario può scegliere qualsiasi prodotto della nostra offerta.
Fino a 30 giorni per il reso
1:1 In the beginning God created the heaven and the earth.
1:1 Na mbụ Chineke kere eluigwe na ụwa.
1:2 And the earth was without form, and void; and darkness was upon the face of the deep. And the Spirit of God moved upon the face of the waters.
1:2 Na ụwa bụ ihe efu, na ihe tọgbọrọ chakoo; ọchichiri we di n'elu ob͕u-miri. Mọ nke Chineke nērughari kwa n'elu miri.
1:3 And God said, Let there be light: and there was light.
1:3 Chineke we si, Ka ìhè di: ìhè we di.
1:4 And God saw the light, that it was good: and God divided the light from the darkness.
1:4 Chineke we hu ìhè ahu, na ọ di nma: Chineke we kpa ókè n'etiti ìhè ahu na ọchichiri.
1:5 And God called the light Day, and the darkness he called Night. And the evening and the morning were the first day.
1:5 Chineke we kpọ ìhè ahu ehihie, na ọchichiri ahu ka Ọ kpọrọ Abali. Ma anyasi na ututu bu ubọchi mbu.
Ciao! Sono Libroamiko, il tuo consulente di libri.
Come posso aiutarti?